Lyrics
Na wetin I do wey make u love me so
Keep me so
My God u do well oo ooh
Na wetin I do wey make u stand by me
Cover me
And gave your life for me
Idimma idimma idimma onyenji emeonu
Idimma idimma idimma onyenji emeonu
Chineke Idimma (idimma)
Idimma (idimma)
Onye kere uwa idiri obi mu mma (Idimma)
Idimmma (Idimma)
Uzu na akpu nwa idimma (Idimma)
Olisa kere uwa Idimma (Idimma)
Anya na ele uwa chi mara obi mmu mma mma eeh (Idimma)
Eze bi na igwe nara ekele mu (Idimma)
Nara Ekele mu (Idimma)
Idimma idimma idimma onyenjeemeonu
Idimma idimma idimma onyenjeemeonu
Chineke Idimma (Idimma) Idimma
Chukwuoma ne eme mma (Idimma)
Amama amaciamaci
Abumu ihe mbu anyi na asi gi dalu dalu dalu dalu (Idimma)
Omemma na eme mma (Idimma)
Aka na agwo oria (Idimma)
Chukwu bi na igwe (Idimma)
Ogodoya na akpu na ala
Nara Ekele muo
Nara Ekele muo
Nara Ekele muo