Lyrics: Ekwueme by PROSPA OCHIMANA

Onye nwe anyi ezitewo
Ndi mmoziya ka ha nonyere anyi
You are the living God o
Eze no one like you
Ekwueme ekwueme
Ekwueme ekwueme
You are the living God o
Eze no one like you
Ekwueme ekwueme
Ekwueme ekwueme
You are the living God o
Eze no one like you
Speaking in tongues
You are the living God o
Eze no one like you
Speaking in tongues
Eze no one like you
You’re my healer you are my keeper
My restorer my life-giver
You are the living God o
Eze no one like you
No one can do me like you do
No one can touch me like you do God eh
You are the living God o
Eze no one like you
You picked me from the miry clay
Set my feet on the rock to stay
You are my promoter you are my defender
You are the living God o
Eze no one like you
Okechi e nnukwu chi
Okechi e nnukwu chi
Nani gi bu ome okachie
Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme
Omo okachie nnukwu chi
Amama amasi amasi olori ihe loro che loro enti
Agu bata ohia mgbada awara oso
Ekwueme so gi bu ekwueme
Ihe ikwuru bu ihe ina eme
Ihe ikara bu ihe ina eme
Obu onye n’ekwu ma chim kwuchasia
Obu onye n’aturu chim uka chukwu
Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e
Inweghi onyiri amama amasi amasi
Ebube dike okechi ekwueme
Ihe ikwu k’ina eme
Oloro ihe loro ihe loro enyi kpuru odumu n’
Oke nmanwu n’eta onwe ya
Ogbara nkiti okwu biri n’ onu ya
Echeta obi esie ike gaga n’ ogwu
Amama amasi amasi oje n’ nmuo oje na madu chukwu oma
Obata ulo adinma
Ebube dike ebube dike ebube dike ebube dike
Ekwueme ha
Ekwueme ekwueme
Ekwueme ekwueme ekwueme
Chi jury éluigwe we ju uwa nile
Ekwueme ihe ikwuru ka ina eme
Ekwueme nani gi bu ekwueme
Ikuku aman’onya chi obioma
Ekwueme ememue ogara ngada nga
Obata ulo adi uma chukwu onye olu ebube
Ekwueme ihe ikwuru ka’ina eme
Obu onye n’aturu gi uka chukwu oma
Obudi onye n’ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebi
Nani gi bu ekwu eme ihe ikara bu ihe ina eme o
Ekwueme ibu ekwueme
Oke nmiri nke n’ebu ogwe
Ebighebi eligwe oke nmanwu n’eti onwe ya
Obata ulo adimma
Chukwu o chukwu o chukwu o chukwu o chukwu o
Ekwueme
Imedawomu obi chukwu oma oletara onye emejoro chukwu oma
Ekwueme chi n’echere mu so gi bu ekwueme o
Ekwuemem mu mmm ekwueme
See what you’ve done for me
See how you set me free
You are the living God o
Eze no one like you
See what you’ve done for me
See how you delivered me
You are the living God o
Eze no one like you
Eze no one like you
Eze no one like you
You are the living God o
Eze no one like you